Nkwupụta Nke Enweta Ya
Nnweta ya na dijitalụ bụ ihe dị ezigbo mkpa n’ebe ndị Agios Pharmaceuticals nọ. Iji mee nke ahụ, anyị chọrọ ka onye ọbụla na-aga elele weebụsaịtị anyị na onyinye dijitalụ iji nwee mmetụta ịnabata ma hu ahụmịhe ahụ ka ihe bara uru. Iji mee ka weebụsaịtị anyị dị mfe nnweta, e ji meputa ihe, ma rụọ ọrụ nye ndị mmadụ na-adabere na enyemaka teknụzụ ma ọ bụ ngwaọrụ ntinye nhọrọ ọzọ, anyị na-agbasi mbọ ike ịgbaso ma rube isi na Ụkpụrụ Nnweta Ọdịnaya Weebụ (WCAG) 2.1 Ọkwa AA na weebụsaịtị anyị. Ntuziaka ndị a na-akọwa etu e si emepụta ebe nrụọrụ weebụsaịtị nke ọdịnaya ya dị mfe nnweta nye ndị mmadu nwere nkwarụ ma ọ bụ dabere n’enyemaka teknụzụ na ngwaọrụ ntinye nhọrọ ọzọ.
Weebụsaịtị a na-eji teknụzụ dị iche iche nke kwesiri ime ka ọ dị mfe nnweta ka o kwere mee n'oge niile.
Ọ bụrụ na ị chọrọ ịkpọtụrụ onye nwe weebụsaịtị ahu, biko jiri nọmba ekwentị ndị a n’esonu: +1 617-649-8600.