EBEMGBADOỤKWỤ KACHA MKPA A NA-AGBASO N’ITINYE ETINYE1

  • Onye dị afọ 16 ma ọ bụ karịa, nke ji akwụkwọ ndetu nke nchoputa ọrịa sickle cell (HbSS, HbSC, HbS / β0 thalassemia, HbS / β + thalassemia, ma ọ bụ ntuwanye ọrịa sickle cell ndị ọzọ)
  • O peka mpe 2, na ihe akarịghị nsogbu 10 ihemgbu nke ọrịa sickle cell n'ime ọnwa 12 gara aga tupu nkwenye ọmụma
    • A kọwara dịka oké ihe omume nke ihemgbu, oké obi mgbu, ọrịa amu nkenyi na-egbu mgbu, ma ọ bụ mkpachi imeju ma ọ bụ nke spleen
  • Ọ bụrụ na ị na-aṅụ ọgwụ hydroxyurea, ị ga-aṅụ mkpụrụọgwụ ọgwụ hydroxyurea ole ahụ ị na-aṅụ esepughi aka ihe ruru o pekata mpe mkpuru ụbọchị 90 tupu ị họrọwa ya na ndapụta

EBEMGBADOỤKWỤ KACHA MKPA NA MWEPU1

  • I di ime ma ọ bụ na-enye nwa ara
  • Ịnata mmịnye ọbara a na-eme mgbe niile
  • Ọrịa Hepatobiliary, ọrịa imeju dị ịrịba ama, ọrịa gallbladder, ma ọ bụ ọrịa akụrụ siri ike
  • Mkpughe bu ụzọ tupu ọgwụgwọ ma ọ bụ mwụgharị ụmụọkpụkpụ ma ọ bụ mwụgharị seelụ site n’otu ahụ gaa na nke ọzọ
  • Na-enweta ọgwụ voxelotor, crizanlizumab, ma ọ bụ L-glutamine ugbua
  • Ji ihe ndi na-akpali okpukpu ọbara enweta ọgwụgwọ ugbua
  • Na-aṅụ ọgwụ CYP3A4/5 siri ike ma ọ bụ ndi mgbochi siri ike nke CYP3A4